Since Opus Dei began in Nigeria in 1965, stable apostolic work has begun in some cities of Eastern Nigeria while several faithful of the Prelature as well as cooperators are present in the other Igbo speaking states.
Josemaría Escrivá Dị Asọ
Onye Bidolu Opus Dei
EKPERE
O Chineke, site n’aka Virgin Maria dị Ngozi, I nyere ukọchukwu gị bụ Josemaría Escrivá dị Asọ imirikiti grasịa, were họrọ ya dịka ngwa-ọrụ kwesịkarịrị ntụkwasị obi I ji bido Opus Dei, nke bu ụzọ edomasọ n’ọlụ ụbọchị na imezu ọlụ nkịtị dịịrị onye otu Kristi.
Mee ka m mụtakwa etu m ga-esi atụgharị ọnọdụ m nile na ihe dum na-eme na ndụ m ka ha bụrụ ohere m ga-esi hụ gị n’anya, na-ejere Ụka, Pope na mkpụrụobi nile ozi, n’obi aṅụrị na umeala, were okwukwe na ihụnanya chawapụta ụzọ nile nke ụwa.
Site n’ekpere Josemaría dị Asọ meere m ihe m naarịọ gị . . . (rịọ mkpa gị ebe a). Amen.
Nnanyi nọ n’enigwe, Ekene Maria, Otito diri Nna.